Ọpụpụ 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Jehova hụrụ na ọ tụgharịrị iji leruo ya anya, ozugbo ahụ Chineke si n’etiti osisi ogwu ahụ kpọọ ya òkù, sị: “Mozis! Mozis!” o wee sị: “Lee m.”+
4 Mgbe Jehova hụrụ na ọ tụgharịrị iji leruo ya anya, ozugbo ahụ Chineke si n’etiti osisi ogwu ahụ kpọọ ya òkù, sị: “Mozis! Mozis!” o wee sị: “Lee m.”+