Ọpụpụ 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ana m asị gị: Hapụ nwa m nwoke ka ọ gaa jeere m ozi. Ma ọ bụrụ na ị jụ ịhapụ ya, lee, m ga-egbu nwa gị nwoke, bụ́ ọkpara gị.”’”+
23 Ana m asị gị: Hapụ nwa m nwoke ka ọ gaa jeere m ozi. Ma ọ bụrụ na ị jụ ịhapụ ya, lee, m ga-egbu nwa gị nwoke, bụ́ ọkpara gị.”’”+