Ọpụpụ 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ikpeazụ, Zipora+ weere mma e ji nkume rụọ bepụ apị́+ nwa ya wee mee ka o metụ n’ụkwụ ya wee sị: “Ọ bụ n’ihi na ị bụụrụ m nwoke ọbara nke na-alụ nwaanyị ọhụrụ.” Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:25 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 28
25 N’ikpeazụ, Zipora+ weere mma e ji nkume rụọ bepụ apị́+ nwa ya wee mee ka o metụ n’ụkwụ ya wee sị: “Ọ bụ n’ihi na ị bụụrụ m nwoke ọbara nke na-alụ nwaanyị ọhụrụ.”