Ọpụpụ 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova wee sị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Setịa mkpara+ gị kụọ ájá dị n’ala, ọ ga-aghọkwa anwụnta n’ala Ijipt dum.’”
16 Jehova wee sị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Setịa mkpara+ gị kụọ ájá dị n’ala, ọ ga-aghọkwa anwụnta n’ala Ijipt dum.’”