Ọpụpụ 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Anyị ga-aga njem ga-ewe ụbọchị atọ n’ala ịkpa, anyị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke anyị àjà dị nnọọ ka ọ gwaworo anyị.”+
27 Anyị ga-aga njem ga-ewe ụbọchị atọ n’ala ịkpa, anyị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke anyị àjà dị nnọọ ka ọ gwaworo anyị.”+