Ọpụpụ 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Akụ́ mmiri ígwé wee na-ada n’ala Ijipt dum. Akụ́ mmiri ígwé ahụ wee dagbuo ihe ọ bụla nọ n’ọhịa, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ, bibiekwa ụdị ahịhịa ndụ niile nke ubi; o wee gbajisịa ụdị osisi niile dị n’ọhịa.+
25 Akụ́ mmiri ígwé wee na-ada n’ala Ijipt dum. Akụ́ mmiri ígwé ahụ wee dagbuo ihe ọ bụla nọ n’ọhịa, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ, bibiekwa ụdị ahịhịa ndụ niile nke ubi; o wee gbajisịa ụdị osisi niile dị n’ọhịa.+