Ọpụpụ 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugbu a, kwuo okwu ná ntị ndị m, ka nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla n’ime ha rịọ onye agbata obi ya ka o nye ya ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee.”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:2 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 26
2 Ugbu a, kwuo okwu ná ntị ndị m, ka nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla n’ime ha rịọ onye agbata obi ya ka o nye ya ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee.”+