-
Ọpụpụ 12:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Unu erila ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha. N’ebe obibi unu niile ka unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko.’”