Ọpụpụ 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ ga-erukwa na mgbe unu batara n’ala ahụ Jehova ga-enye unu, dị nnọọ ka o kwuru, unu ga na-eme ememme a.+
25 Ọ ga-erukwa na mgbe unu batara n’ala ahụ Jehova ga-enye unu, dị nnọọ ka o kwuru, unu ga na-eme ememme a.+