Ọpụpụ 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee si otú ahụ kwe ka obi Fero eze Ijipt kpọchie,+ o wee chụwa ụmụ Izrel, ka ụmụ Izrel weliri aka ha elu+ na-apụ.
8 Jehova wee si otú ahụ kwe ka obi Fero eze Ijipt kpọchie,+ o wee chụwa ụmụ Izrel, ka ụmụ Izrel weliri aka ha elu+ na-apụ.