Ọpụpụ 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+
17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+