Ọpụpụ 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.”+
18 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.”+