Ọpụpụ 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ume si n’oghere imi+ gị mere ka mmiri guzoro dị ka mgbidi;O guzoro otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi;Mmiri nke na-ekwo ekwo kpụkọrọ n’etiti oké osimiri. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:8 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 26
8 Ume si n’oghere imi+ gị mere ka mmiri guzoro dị ka mgbidi;O guzoro otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi;Mmiri nke na-ekwo ekwo kpụkọrọ n’etiti oké osimiri.