Ọpụpụ 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Miriam wee na-abụrụ ndị ikom abụ, sị:+ “Bụkuonụ Jehova abụ,+ n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.”+
21 Miriam wee na-abụrụ ndị ikom abụ, sị:+ “Bụkuonụ Jehova abụ,+ n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.”+