Ọpụpụ 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+
10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+