Ọpụpụ 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ha egeghị Mozis ntị. Mgbe ndị ụfọdụ hapụrụ ụfọdụ n’ime ya ruo ụtụtụ, ọ gbara ikpuru wee siwe ísì;+ Mozis wee weso ha iwe.+
20 Ma ha egeghị Mozis ntị. Mgbe ndị ụfọdụ hapụrụ ụfọdụ n’ime ya ruo ụtụtụ, ọ gbara ikpuru wee siwe ísì;+ Mozis wee weso ha iwe.+