Ọpụpụ 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ụlọ Izrel wee malite ịkpọ ya “mana.” Ọ na-acha ọcha dị ka mkpụrụ kọrịanda, ọ na-atọkwa ka achịcha dị mbadamba e tinyere mmanụ aṅụ.+
31 Ụlọ Izrel wee malite ịkpọ ya “mana.” Ọ na-acha ọcha dị ka mkpụrụ kọrịanda, ọ na-atọkwa ka achịcha dị mbadamba e tinyere mmanụ aṅụ.+