Ọpụpụ 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mozis wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova nyere n’iwu, ‘Kpojuo ya otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe ruo ọgbọ niile unu,+ ka ha wee hụ ihe oriri m mere ka unu rie n’ala ịkpa mgbe m nọ na-akpọpụta unu n’ala Ijipt.’”+
32 Mozis wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova nyere n’iwu, ‘Kpojuo ya otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe ruo ọgbọ niile unu,+ ka ha wee hụ ihe oriri m mere ka unu rie n’ala ịkpa mgbe m nọ na-akpọpụta unu n’ala Ijipt.’”+