Ọpụpụ 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mozis,+ wee nụ banyere ihe niile Chineke meere Mozis, meekwara ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta Izrel n’Ijipt.+
18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mozis,+ wee nụ banyere ihe niile Chineke meere Mozis, meekwara ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta Izrel n’Ijipt.+