Ọpụpụ 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo n’echi ya na Mozis nọdụrụ ala dị ka ọ na-eme ka ọ kpee ndị Izrel ikpe,+ ha wee guzoro n’ihu Mozis malite n’ụtụtụ ruo ná mgbede. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:13 Ụlọ Nche,2/1/2013, p. 6
13 O wee ruo n’echi ya na Mozis nọdụrụ ala dị ka ọ na-eme ka ọ kpee ndị Izrel ikpe,+ ha wee guzoro n’ihu Mozis malite n’ụtụtụ ruo ná mgbede.