Ọpụpụ 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụ na ha nwee okwu ikpe,+ a na-ewere ya bịakwute m, m na-ekpekwa ikpe n’etiti otu onye na ibe ya, m na-emekwa ka a mara ihe bụ́ mkpebi ikpe Chineke na iwu ya.”+
16 Ọ bụrụ na ha nwee okwu ikpe,+ a na-ewere ya bịakwute m, m na-ekpekwa ikpe n’etiti otu onye na ibe ya, m na-emekwa ka a mara ihe bụ́ mkpebi ikpe Chineke na iwu ya.”+