Ọpụpụ 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+
19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+