Ọpụpụ 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mozis wee sị ha: “Unu atụla egwu, n’ihi na ọ bụ ile unu ule mere ezi Chineke ji bịa,+ nakwa ka egwu ya wee dịgide n’ihu unu ka unu wee ghara imehie.”+
20 Mozis wee sị ha: “Unu atụla egwu, n’ihi na ọ bụ ile unu ule mere ezi Chineke ji bịa,+ nakwa ka egwu ya wee dịgide n’ihu unu ka unu wee ghara imehie.”+