-
Ọpụpụ 22:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 “Ọ bụrụ na mmadụ enye mmadụ ibe ya ịnyịnya ibu ma ọ bụ ehi ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ anụ ụlọ ọ bụla ka o debe, o wee nwụọ ma ọ bụ e merụọ ya ahụ́ ma ọ bụ a kpụrụ ya mgbe ọ na-adịghị onye na-ele anya,
-