Ọpụpụ 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ bụrụ na nwoke arata nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, ya na ya wee dinaa,+ ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ isi ya+ wee lụwa ya.
16 “Ọ bụrụ na nwoke arata nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, ya na ya wee dinaa,+ ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ isi ya+ wee lụwa ya.