Ọpụpụ 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na nna ya ajụwaa isi ikenye ya nwa agbọghọ ahụ, ego ọ ga-akwụ ga-abụ ego ole a na-akwụ n’isi nwa agbọghọ na-amaghị nwoke.+
17 Ọ bụrụ na nna ya ajụwaa isi ikenye ya nwa agbọghọ ahụ, ego ọ ga-akwụ ga-abụ ego ole a na-akwụ n’isi nwa agbọghọ na-amaghị nwoke.+