Ọpụpụ 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-adụkọta ákwà ụlọikwuu ise ọnụ, ị ga-adụkọtakwa ákwà ụlọikwuu isii ọnụ,+ ị ga-apịajikwa nke isii n’ime ákwà ụlọikwuu abụọ n’ihu ụlọikwuu ahụ.
9 Ị ga-adụkọta ákwà ụlọikwuu ise ọnụ, ị ga-adụkọtakwa ákwà ụlọikwuu isii ọnụ,+ ị ga-apịajikwa nke isii n’ime ákwà ụlọikwuu abụọ n’ihu ụlọikwuu ahụ.