Ọpụpụ 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị ga-ejikwa ọla kọpa rụọ nko iri ise+ ma konye nko ndị ahụ n’anya nko ndị ahụ wee jikọta ákwà ụlọikwuu ndị ahụ ọnụ, ha ga-aghọkwa otu.+
11 Ị ga-ejikwa ọla kọpa rụọ nko iri ise+ ma konye nko ndị ahụ n’anya nko ndị ahụ wee jikọta ákwà ụlọikwuu ndị ahụ ọnụ, ha ga-aghọkwa otu.+