-
Ọpụpụ 26:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 “Ị ga-eji akpụkpọ ebule e sijiri ọbara ọbara mee ihe mkpuchi ụlọikwuu ahụ, jirikwa akpụkpọ anụ sil mee ihe mkpuchi ga-adị n’elu ya.
-