Ọpụpụ 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ị ga-ekonye ákwà mgbochi ahụ n’okpuru nko ndị ahụ ma bubata igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ebe ahụ e konyere ákwà mgbochi ahụ; ákwà mgbochi ahụ ga-ekebiri unu Ebe Nsọ+ na Ebe Kasị Nsọ.+
33 Ị ga-ekonye ákwà mgbochi ahụ n’okpuru nko ndị ahụ ma bubata igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ebe ahụ e konyere ákwà mgbochi ahụ; ákwà mgbochi ahụ ga-ekebiri unu Ebe Nsọ+ na Ebe Kasị Nsọ.+