Ọpụpụ 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-arụ okporo osisi maka ebe ịchụàjà ahụ, ị ga-ejikwa osisi akeshịa rụọ okporo osisi ndị ahụ, ị ga-ejikwa ọla kọpa machie ha.+
6 Ị ga-arụ okporo osisi maka ebe ịchụàjà ahụ, ị ga-ejikwa osisi akeshịa rụọ okporo osisi ndị ahụ, ị ga-ejikwa ọla kọpa machie ha.+