Ọpụpụ 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga-arụ ya ka ọ dị ka igbe osisi nwere oghere. Dị nnọọ ka o gosiri gị n’ugwu ahụ, otú ahụ ka a ga-arụ ya.+
8 Ị ga-arụ ya ka ọ dị ka igbe osisi nwere oghere. Dị nnọọ ka o gosiri gị n’ugwu ahụ, otú ahụ ka a ga-arụ ya.+