Ọpụpụ 27:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ga-eji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ya na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. A ga-eji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+
10 A ga-eji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ya na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. A ga-eji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+