Ọpụpụ 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ahụkwa ka ebe ugwu ya ga-aha n’ogologo, ákwà ngechi ya ga-adị otu narị kubit n’ogologo, a ga-ejikwa ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ya na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere, jirikwa ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+
11 Otú ahụkwa ka ebe ugwu ya ga-aha n’ogologo, ákwà ngechi ya ga-adị otu narị kubit n’ogologo, a ga-ejikwa ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ya na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere, jirikwa ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+