Ọpụpụ 27:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A ga-eji ọla kọpa mee arịa niile nke ụlọikwuu ahụ bụ́ ndị a ga-eji na-eje ozi ya niile nakwa mkpọ́ niile nke ụlọikwuu ya nakwa mkpọ́ niile nke ogige ya.+
19 A ga-eji ọla kọpa mee arịa niile nke ụlọikwuu ahụ bụ́ ndị a ga-eji na-eje ozi ya niile nakwa mkpọ́ niile nke ụlọikwuu ya nakwa mkpọ́ niile nke ogige ya.+