Ọpụpụ 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 jirikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè abụọ.+ Ị ga-eme ka ha dị ka ụdọ, ka ha dị ka eriri; ị ga-ekegide ụdọ ígwè ahụ n’ihe mbadamba ndị ahụ.+
14 jirikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè abụọ.+ Ị ga-eme ka ha dị ka ụdọ, ka ha dị ka eriri; ị ga-ekegide ụdọ ígwè ahụ n’ihe mbadamba ndị ahụ.+