20 Ị ga-egbu ebule ahụ ma weretụ ọbara ya tee n’ọnụ ọnụ ntị aka nri Erọn nakwa n’ọnụ ọnụ ntị aka nri ụmụ ya ndị ikom nakwa na mkpịsị aka ukwu nke aka nri+ ha na mkpịsị ụkwụ ukwu nke ụkwụ aka nri ha, ị ga-efesakwa ọbara ahụ gburugburu ebe ịchụàjà ahụ.