Ọpụpụ 29:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ị ga na-achụ oké ehi bụ́ maka àjà mmehie kwa ụbọchị maka ikpuchi mmehie,+ ị ga-asachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie site n’ịchụ àjà mkpuchi mmehie maka ya, ị ga-etekwa ya mmanụ+ iji doo ya nsọ.
36 Ị ga na-achụ oké ehi bụ́ maka àjà mmehie kwa ụbọchị maka ikpuchi mmehie,+ ị ga-asachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie site n’ịchụ àjà mkpuchi mmehie maka ya, ị ga-etekwa ya mmanụ+ iji doo ya nsọ.