Ọpụpụ 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute, ha ga-eji mmiri ahụ saa aka na ụkwụ ha ka ha ghara ịnwụ, ma ọ bụ mgbe ha gara nso n’ebe ịchụàjà ahụ ije ozi iji sureere Jehova àjà a na-esure n’ọkụ.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:20 Ụlọ Nche,7/1/1996, p. 9
20 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute, ha ga-eji mmiri ahụ saa aka na ụkwụ ha ka ha ghara ịnwụ, ma ọ bụ mgbe ha gara nso n’ebe ịchụàjà ahụ ije ozi iji sureere Jehova àjà a na-esure n’ọkụ.+