13 Cheta Ebreham, Aịzik na Izrel bụ́ ndị ohu gị,+ bụ́ ndị i ji onwe gị ṅụọrọ iyi, n’ihi na ị sịrị ha, ‘M ga-eme ka mkpụrụ unu mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe,+ m ga-enyekwa mkpụrụ unu ala a dum m gosiri unu,+ ka ha wee bichie ya ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+