Ọpụpụ 32:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ Chineke rụrụ mbadamba nkume ndị ahụ, ihe e dere na ha bụ ihe odide nke Chineke, nke a kanyere ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
16 Ọ bụ Chineke rụrụ mbadamba nkume ndị ahụ, ihe e dere na ha bụ ihe odide nke Chineke, nke a kanyere ná mbadamba nkume ndị ahụ.+