Ọpụpụ 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo na ngwa ngwa Mozis rutere nso n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu wee hụ nwa ehi+ ahụ na egwú a na-agba, iwe ya malitere ịdị ọkụ, ozugbo ahụ, ọ tụpụrụ mbadamba nkume ndị ahụ n’aka ya wee kụrie ha n’ala ala ugwu ahụ.+
19 O wee ruo na ngwa ngwa Mozis rutere nso n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu wee hụ nwa ehi+ ahụ na egwú a na-agba, iwe ya malitere ịdị ọkụ, ozugbo ahụ, ọ tụpụrụ mbadamba nkume ndị ahụ n’aka ya wee kụrie ha n’ala ala ugwu ahụ.+