Ọpụpụ 34:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị ga-eji atụrụ gbara nwa mbụ ịnyịnya ibu mụrụ.+ Ma ọ bụrụ na ị gaghị agbara ya, ị ga-agbaji ya olu. Ị ga-agbara nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ime ụmụ gị ndị ikom.+ Ọ dịghị onye ga-agba aka bịa n’ihu m.+
20 Ị ga-eji atụrụ gbara nwa mbụ ịnyịnya ibu mụrụ.+ Ma ọ bụrụ na ị gaghị agbara ya, ị ga-agbaji ya olu. Ị ga-agbara nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ime ụmụ gị ndị ikom.+ Ọ dịghị onye ga-agba aka bịa n’ihu m.+