Ọpụpụ 34:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee hụ ihu Mozis, na ihu Mozis na-enwupụta ìhè;+ Mozis wee were ákwà ahụ kpuchighachi ihu ya ruo mgbe ọ gara ka ya na ya kwurịta okwu.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:35 Ụlọ Nche,3/15/1990, p. 7
35 Ụmụ Izrel wee hụ ihu Mozis, na ihu Mozis na-enwupụta ìhè;+ Mozis wee were ákwà ahụ kpuchighachi ihu ya ruo mgbe ọ gara ka ya na ya kwurịta okwu.+