3 Ha wee kụọ mbadamba ọlaedo dị iche iche ka ha dị fere fere, o wee bepụta eri ndị ọ ga-akpakọta ha na eri ahụ na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ ahụ e sijiri odo odo na eri ahụ na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin ahụ, dị ka nke onye na-akpa ihe n’ákwà kpara.+