Ọpụpụ 39:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọzọ, ha ji ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka ma kwụnye ha na nsọtụ abụọ nke akpa obi ahụ, n’ọnụ ọnụ ya nke dị n’ime, n’akụkụ chere efọd ahụ ihu.+
19 Ọzọ, ha ji ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka ma kwụnye ha na nsọtụ abụọ nke akpa obi ahụ, n’ọnụ ọnụ ya nke dị n’ime, n’akụkụ chere efọd ahụ ihu.+