Ọpụpụ 39:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee kwee uwe na-enweghị aka+ nke efọd ahụ, nke onye na-ekwe ákwà kwere, e ji naanị eri na-acha anụnụ anụnụ kwee ya.
22 O wee kwee uwe na-enweghị aka+ nke efọd ahụ, nke onye na-ekwe ákwà kwere, e ji naanị eri na-acha anụnụ anụnụ kwee ya.