Ọpụpụ 39:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Uwe ahụ na-enweghị aka nwere oghere n’etiti ya, dị ka oghere na-adị n’uwe agha. A dụrụ ọnụ ọnụ oghere ya adụ gbaa gburugburu ka ọ ghara ịdọka adọka.+
23 Uwe ahụ na-enweghị aka nwere oghere n’etiti ya, dị ka oghere na-adị n’uwe agha. A dụrụ ọnụ ọnụ oghere ya adụ gbaa gburugburu ka ọ ghara ịdọka adọka.+