Ọpụpụ 39:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha jikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa kpụọ mgbịrịgba ma tinye mgbịrịgba ndị ahụ n’agbata mkpụrụ pọmigranet+ ndị dị gburugburu ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka, n’agbata mkpụrụ pọmigranet ndị ahụ;
25 Ha jikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa kpụọ mgbịrịgba ma tinye mgbịrịgba ndị ahụ n’agbata mkpụrụ pọmigranet+ ndị dị gburugburu ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka, n’agbata mkpụrụ pọmigranet ndị ahụ;