Ọpụpụ 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị ga-eyiwe Erọn uwe nsọ+ ndị ahụ, tee ya mmanụ+ ma doo ya nsọ, ọ ga-abụkwa onye nchụàjà m.